Abù Ọma 49:10 IGBOB

10 N'ihi na ọ gāhu ya: ndi-amam-ihe gānwu,N'otù ka onye-nzuzu na onye bu anu-ọhia nālakọ n'iyì,We rapuru ndi ọzọ àkù-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 49

Echiche Abù Ọma 49:10 na onodu