Abù Ọma 5:11 IGBOB

11 Ma ka ndi nile ndi nābabà nime Gi ṅuria,Ka ha tie nkpu ọṅù rue mb͕e ebighi-ebi, n'ihi na I nēkpuchi ha ǹdò:Ọzọ, ka obi nke ndi nāhu aha-Gi n'anya tọ ha utọ nime Gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 5

Echiche Abù Ọma 5:11 na onodu