Abù Ọma 50:20 IGBOB

20 I nānọdu ala, nwa-nne-gi ka i nēkwu okwu megide;Nwa nke nne-gi muru ka i nēbo ebubo ugha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 50

Echiche Abù Ọma 50:20 na onodu