5 Chineke gākwatu kwa gi rue mb͕e ebighi-ebi,Ọ gējide gi, dọkpupu gi n'ulu-ikwū-gi,Ropu kwa gi n'ala ndi di ndu. Selah
6 Ndi ezi omume gāhu kwa ya we tua egwu,Chì kwa ya ọchi, si,
7 Le, nwoke nke nādighi-eme Chineke ebe-ya siri ike;Kama ọ tukwasiri obi n'uba nke àkù-ya,Ọ di ike n'ọchichọ ọjọ ya.
8 Ma mu onwem, adim ka osisi olive nwere akwukwọ ndu n'ulo Chineke:Atukwasiwom obi n'ebere Chineke rue mb͕e nile ebighi-ebi.