8 Ka ha di ka ejula nāga nāb͕aze,Dika nwa nwanyi mukworo amukwo, dika ndi ọ dighi mb͕e ha huru anyanwu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 58
Echiche Abù Ọma 58:8 na onodu