Abù Ọma 63:7 IGBOB

7 N'ihi na I buworom iye-aka,Ọ bu kwa n'okpuru ǹdò nke nkù-Gi abua ka m'nēti nkpu ọṅù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 63

Echiche Abù Ọma 63:7 na onodu