Abù Ọma 66:12 IGBOB

12 I mewo ka madu rikwasi inyinya gabiga n'elu isi-ayi;Ayi bàra n'ọku na nime miri;I we me ka ayi puta ba n'inwebiga-ihe-ókè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 66

Echiche Abù Ọma 66:12 na onodu