Abù Ọma 66:7 IGBOB

7 O ji idi-ike-Ya achi rue mb͕e ebighi-ebi;Anya-Ya abua nēche mba nile nche:Ka ndi nēwezuga onwe-ha ghara ibuli onwe-ha elu. Selah

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 66

Echiche Abù Ọma 66:7 na onodu