27 N'ebe ahu ka ọ nọ, bú Benjamin di ntà, nke nwere ike n'aru ha,Ya na ndi-isi Juda na ìgwè ndi-ha,Na ndi-isi Zebulum, na ndi-isi Naftali.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 68
Echiche Abù Ọma 68:27 na onodu