Abù Ọma 68:30 IGBOB

30 Basiere anu-ọhia nke amì nba ike,Ìgwè oke-ehi, ha na umu-ehi nke ndi nile di iche iche,Onye ọ bula nime ha nēkwe ka azọtọ ya n'ukwu nēweta iberibe ọla-ọcha;Ọ chusawo ndi nile di iche iche ndi ilu-ọ̀gù nātọ utọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 68

Echiche Abù Ọma 68:30 na onodu