6 Chineke nēme ndi nání ha nọ ka ha biri n'ulo:Ọ nēme ka ndi-nkpọrọ puta ba n'ebe ihe nāgara ha nke-ọma:Ma ndi nēwezuga onwe-ha bi n'ala kpọrọ nku.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 68
Echiche Abù Ọma 68:6 na onodu