Abù Ọma 69:23 IGBOB

23 Me ka anya-ha b͕a ọchichiri, ka ha we ghara ihu uzọ;Me kwa ka úkwù-ha nāma jijiji mb͕e nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 69

Echiche Abù Ọma 69:23 na onodu