4 Ka obi tọ ndi nile nke nāchọ Gi utọ, ka ha ṅuri kwa ọṅu nime Gi;E, ka ndi nāhu nzọputa-Gi n'anya nāsi mb͕e nile,Ka Chineke di uku.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 70
Echiche Abù Ọma 70:4 na onodu