Abù Ọma 71:20 IGBOB

20 Gi, Onye meworo ka ayi hu ọtutu nkpab͕u nke jọ-kwa-ra njọ,I gēme ka ayi di kwa ndu ọzọ,Me kwa ka ayi si n'ob͕u-miri nile nke uwa rigoputa ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 71

Echiche Abù Ọma 71:20 na onodu