1 Chineke, nye eze ikpé-Gi nile,Nye kwa nwa eze ezi omume-Gi.
2 O gēji ezi omume kpe ndi-Gi ikpe,O gēji kwa ikpe ziri ezi kpe ndi-Gi ewedara n'ala.
3 Ugwu nile gēbutere ndi-Gi udo,Ugwu ntà kwa, n'ezi omume.
4 Ọ gēkpe ndi ewedara n'ala n'etiti ndi-Gi ikpe,Ọ gēnye umu nke ob͕eye nzọputa,Zọpia kwa onye-nmeb͕u.