16 Ka ọtutu ọka di n'ala n'elu ugwu nile;Nkpuru-ya ganēme nkpatu dika Lebanon:Madu gēsi kwa n'obodo wa okoko-osisi dika ihe akuru n'ala.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 72
Echiche Abù Ọma 72:16 na onodu