24 I gēji ndum-ọdu-Gi nēdum,Emesia I gēji kwa nsọpuru naram.
25 Ọ̀nye k m'nwere n'elu-igwe ma-ọbughi Gi?Ma-ọbughi Gi ọ dighi onye ihe-ya tọworom utọ n'uwa.
26 Anu-arum na obim agwusiwo:Oké nkume nke obim na òkèm ka Chineke bu rue mb͕e ebighi-ebi.
27 N'ihi na, le, ndi nọ gi n'ebe di anya gāla n'iyì:I kpochapuwo onye ọ bula nke nāpu n'aka-Gi akwa iko.