19 Enyela anu-ọhia nkpuru-obi nke ndi gi:Echezọla ndu nke ndi-Gi ewedara n'ala rue mb͕e ebighi-ebi.
20 Legide ọb͕ub͕a-ndu-Gi:N'ihi na ebe nile nke b͕ara ọchichiri nke uwa juputara n'ebe-obibi nile nke ihe-ike.
21 Ekwela ka onye anāzọpia azọpia lata n'ihere:Me ka onye ewedara n'ala na ob͕eye to aha-Gi.
22 Bilie, Chineke, kpe ọnu-Gi n'ikpe:Cheta uta anāta Gi site n'ọnu onye-nsọkwu ogologo ubọchi nile.