Abù Ọma 75:8 IGBOB

8 N'ihi na iko di n'aka Jehova, manya-vine nke di nime ya asuwo ufufu;O juputara na manya ejiri ihe gwa, O we si na nke ahu b͕aputa manya:N'ezie ọru-ala-ya nile, ndi nile n'uwa ndi nēmebi iwu gāzaputa ya ṅua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 75

Echiche Abù Ọma 75:8 na onodu