8 I siri n'elu-igwe me ka anuru okwu ikpé;Uwa turu egwu, we di jū,
9 Mb͕e Chineke biliri ikpe ikpe,Izọputa ndi nile di ume-ala n'obi nke uwa. Selah
10 N'ihi na ọnuma madu gēkele Gi:I gēji ọnuma nile nke fọduru ke n'úkwù.
11 Kwenu nkwa, kwughachi kwa Jehova, bú Chineke-unu:Ka ndi nile ndi nọ Ya buruburu bukue onye ahu di egwu abu.