Abù Ọma 77:18 IGBOB

18 Olu nke éb͕è-elu-igwe-Gi di n'ifufe nēfeghari buruburu;Àmùmà nyere elu-uwa dum madu bi ìhè:Ala mere nkpatu ma kwa jijiji.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 77

Echiche Abù Ọma 77:18 na onodu