Abù Ọma 80:14 IGBOB

14 Chineke nke usu nile nke ndi-agha, biko, laghachikute ayi:Si n'elu-igwe legide anya, hu, leta kwa osisi vine a,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 80

Echiche Abù Ọma 80:14 na onodu