5 Ha amaghi, ha aghọtaghi kwa;N'ọchichiri ka ha nējeghari:Ewezugawo ntọ-ala nile nke uwa n'ọnọdu-ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 82
Echiche Abù Ọma 82:5 na onodu