13 Chinekem, me ka ha di ka ihe nke ifufe nēfeghari buruburu,Dika ahihia n'iru ifufe.
14 Dika ọku nke nēré oke ọhia,Na dika ire-ọku nke nēme ka ugwu nile nwuru ọku;
15 Otú a were oké ifufe-Gi chua ha,Were kwa oké ikuku-Gi me ka ha ma jijiji.
16 Me ka nlelì che ha iru;Ka ha we chọ aha-Gi, Jehova.
17 Ka ihere me ha, ka ha ma kwa jijiji rue mb͕e ebighi-ebi;E, ka ha nwe iru-ihere, la n'iyì: