Abù Ọma 86:11 IGBOB

11 Zim uzọ-Gi Jehova; m'gējeghari n'ezi-okwu-Gi:Me ka obim di n'otù itu egwu aha-Gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 86

Echiche Abù Ọma 86:11 na onodu