Abù Ọma 86:14 IGBOB

14 Chineke, ndi-nganga ebiliwo imegidem,Nzukọ ndi nēme ka madu ma jijiji achọwo kwa nkpuru-obim,Ha edoghi kwa Gi n'iru ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 86

Echiche Abù Ọma 86:14 na onodu