1 Ntọ-ala-Ya di n'ugwu nsọ nile.
2 Jehova nāhu ọnu-uzọ-ama nile nke ZaionKari ebe-obibi nile nke Jekob.
3 Ihe di iche iche nke di nsọpuru ka anēkwu bayere gi,Obodo Chineke. Selah
4 M'gēhota Rehab na Babilon, na ha di n'etiti ndi maram:Le Filistia na Taia, ha na Etiopia;Nka ka amuru n'ebe ahu.