3 Ihe di iche iche nke di nsọpuru ka anēkwu bayere gi,Obodo Chineke. Selah
4 M'gēhota Rehab na Babilon, na ha di n'etiti ndi maram:Le Filistia na Taia, ha na Etiopia;Nka ka amuru n'ebe ahu.
5 Ọ bu kwa Zaion ka agēkwu okwu bayere ya, si, Onye na onye ọ bula ka amuru nime ya;Ọzọ, Ya onwe-ya, bú Onye kachasi ihe nile elu, gēme ka o guzosie ike.
6 Jehova gāgu, mb͕e O ji de ndi nile di iche iche n'akwukwọ, si,Nka ka amuru n'ebe ahu. Selah