Abù Ọma 89:24 IGBOB

24 Ma ikwesi-ntukwasi-obim na eberem gādi n'aru ya:Ọ bu kwa n'aham ka mpi-ya gādi elu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 89

Echiche Abù Ọma 89:24 na onodu