1 Onye-nwe-ayi, ebe-obibi ka Gi onwe-gi buworo ayiN'ọb͕ọ nile.
2 Tutu amuputa ugwu,Ma-ọbu tutu I kpua uwa na elu-uwa dum madu bi,Ọbuná site na mb͕e ebighi-ebi rue mb͕e ebighi-ebi, Gi onwe-gi bu Chineke.
3 I nēme ka madu laghachi n'ájá;I we si, Laghachinu, umu madu.
4 N'ihi na nnù arọ abua na ọgu iri n'anya-GiDi ka nnyahuru mb͕e ọ nāga,Na dika otù nche n'abali.