Abù Ọma 90:12 IGBOB

12 Si otú a me ka ayi mara iguta ubọchi-ayi,Ka ayi we me ka obi amam-ihe bia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 90

Echiche Abù Ọma 90:12 na onodu