Abù Ọma 91:15 IGBOB

15 Ọ gākpọkum, M'gāza kwa ya;Mu onwem gānọyere ya n'ahuhu:M'gādọputa ya, sọpuru kwa ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 91

Echiche Abù Ọma 91:15 na onodu