11 Anyam elekwasiwo kwa ndi nēchem anwu,Ihe bayere ndi nēbili imegidem, bú ndi nēme ihe ọjọ, ka ntim abua nānu.
12 Onye ezi omume gāwa igù dika nkwu:Dika osisi cedar nime Lebanon ka o gēbù ibù.
13 Ndi akuworo n'ulo Jehova dika osisiGāma akwukwọ n'ogige nile nke Chineke-ayi.
14 Ha gānọ nāmi nkpuru n'isi-awọ;Osisi nke miri di ha n'aru ri nne, nke nwezu-kwa-ra akwukwọ ndu, ka ha gābu.