Abù Ọma 95:7 IGBOB

7 N'ihi na Ya onwe-ya bu Chineke-ayi:Ayi onwe-ayi bu kwa ndi Ọ nāzù dika aturu, buru kwa ìgwè aturu nke aka-Ya.Ta, ọ buru na unu ege nti olu-ya,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 95

Echiche Abù Ọma 95:7 na onodu