1 Jehova bu eze; ka uwa tegharia egwu ọṅù;Ka ala bara uba nke di oké osimiri buruburu ṅuria.
2 Igwe-oji na oké ọchichiri di Ya buruburu:Ezi omume na ikpé ziri ezi bu ọnọdu guzosiri ike nke oche-eze-Ya.
3 Ọku nāga n'iru Ya,Nēsure kwa ndi-nkpab͕u-Ya buruburu.
4 Àmùmà-Ya nile nyere elu-uwa dum madu bi ìhè:Uwa huru ya, o we gbue ya nb͕u.