Abù Ọma 97:10 IGBOB

10 Unu ndi nāhu Jehova n'anya, kpọnu ihe ọjọ asì:Ọ nēdebe nkpuru-obi ndi-ebere-Ya;Ọ nānaputa ha n'aka ndi nēmebi iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 97

Echiche Abù Ọma 97:10 na onodu