6 Moses na Eron n'etiti ndi-nchu-àjà-Ya,Samuel kwa n'etiti ndi nākpọku aha-Ya;Ha nākpọku Jehova, Ya onwe-ya we za ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 99
Echiche Abù Ọma 99:6 na onodu