20 Nka bu ugwọ-ọlu nke ndi nēmegidem, nke nēsi n'aka Jehova bia,Ọ bu kwa ugwọ-ọlu nke ndi nēkwu ihe ọjọ megide nkpuru-obim.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 109
Echiche Abù Ọma 109:20 na onodu