Abù Ọma 119:118 IGBOB

118 I ledawo ndi nile si n'ukpuru nile Gi jehie anya,N'ihi na okwu-ugha ka aghughọ-ha bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 119

Echiche Abù Ọma 119:118 na onodu