1 Jehova, chetara DevidNweda-n'ala-ya nile.
2 Otú ọ ṅuru Jehova iyi,Kwe Dike nke Jekob nkwa:
3 N'ezie m'gaghi-abà n'ulo-ikwū nke ulom,M'gaghi-arigo n'elu ihe-ndina nke utem;
4 M'gaghi-enye anyam abua ura,M'gaghi-enye mbubere-anyam irù-ura;
5 Rue mb͕e m'gāchọtara Jehova ọnọdu,Chọtara Dike nke Jekob ebe-obibi.
6 Le, ayi nuru okwu bayere ya n'Efrata:Ayi chọtara ya n'ọhia nke oké ọhia.