Abù Ọma 132:12 IGBOB

12 Ọ buru na umu-gi edebe ọb͕ub͕a-ndumNa ihe-àmàm nke M'gēzí ha,Umu-ha gānọkwasi kwa n'oche-eze i nwere rue mb͕e nile ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 132

Echiche Abù Ọma 132:12 na onodu