Abù Ọma 35:8 IGBOB

8 Ka ntikpọ biakwasi ya mb͕e ọ nāmaghi;Ọzọ, ka ub͕u-ya nke o zobeworo jide ya onwe-ya:Nime ntikpọ ahu, ya dabà nime ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 35

Echiche Abù Ọma 35:8 na onodu