Abù Ọma 35:9 IGBOB

9 Nkpuru-obim gēteghari kwa egwú ọṅù na Jehova:Obi gātọ ya utọ na nzọputa-Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 35

Echiche Abù Ọma 35:9 na onodu