Abù Ọma 40:16 IGBOB

16 Ka obi tọ ndi nile nke nāchọ Gi utọ, ka ha ṅuri kwa ọṅu nime Gi:Ka ndi nāhu nzọputa-Gi n'anya nāsi mb͕e nile,Ka Jehova di uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 40

Echiche Abù Ọma 40:16 na onodu