Abù Ọma 41:1 IGBOB

1 Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú onye nwere uche n'imeso onye nēnweghi ike:N'ubọchi ihe ọjọ Jehova gēme ka ọ wepuga onwe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 41

Echiche Abù Ọma 41:1 na onodu