4 Onye ihe nāgara nke-ọma ka ọ bu, bú nwoke nke meworo Jehova ka Ọ buru ihe-ntukwasi-obi-ya,Ọ cheghi kwa ndi-nganga iru, ma-ọbu ndi nējehi n'uzọ okwu-ugha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 40
Echiche Abù Ọma 40:4 na onodu