5 Ọtutu ihe ka Gi onwe-gi meworo, Jehova, bú Chinekem, bú oké ọlu-Gi nile,Na èchìchè-Gi nile n'ebe ayi nọ:Apughi idoro Gi ha n'usoro;Asi na agamegosi kwu kwa okwu bayere ha,Ha kariri igu-ọnu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 40
Echiche Abù Ọma 40:5 na onodu