6 Àjà na onyinye-inata-iru-ọma adighi-atọ Gi utọ;Nti abua ka I ràpúworom:Ọ bughi àjà-nsure-ọku na àjà-nmehie ka I chọworo.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 40
Echiche Abù Ọma 40:6 na onodu