Abù Ọma 43:4 IGBOB

4 M'gābiaru kwa ebe-ichu-àjà nke Chineke,Rue Chineke aru, bú ọṅù nke otite-egwú-ọṅùm:M'gēkele kwa Gi n'ubọ-akwara, Chineke, bú Chinekem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù Ọma 43

Echiche Abù Ọma 43:4 na onodu