7 Jehova nke usu nile nke ndi-agha nọyere ayi;Chineke nke Jekob buru ayi ulo-elu. Selah
8 Jenu, hu ọlu nile nke Jehova,Onye doworo ihe-iju-anya di iche iche n'uwa,
9 Nēme ka agha nile kwusi rue nsọtu uwa;Ọ nāb͕aji uta, b͕upia kwa ube;Ọ nēsure ub͕ọ-ala nile n'oku.
10 Ranu aka, mara kwa na Mu onwem bu Chineke:Agēbulim n'etiti mba nile, agēbulim n'uwa.